Bishop Denis Chidi ISIZOH

  • Home
  • Daily Pastoral Journal
  • Profile
    • Bishop's Biography
    • Curriculum Vitae
    • Bishop's Coat of Arms
  • PHOTO GALLERY
  • Contact
  • Home
  • Daily Pastoral Journal
  • Profile
    • Bishop's Biography
    • Curriculum Vitae
    • Bishop's Coat of Arms
  • PHOTO GALLERY
  • Contact
PASTORAL ACTIVITIES
OF BISHOP DENIS ISIZOH

​THROUGH A CAMERA LENS
AWKUZU, St Michael's Parish: 
Teaching of Catholic Doctrine/Benediction
-
Sunday, 13 June 2021
Picture
          I held Sunday evening instruction on the Catholic faith, that is, Nkuzi nke okwukwe at St Michael Parish, Awkuzu. It was very well attended by lively/active Congregation. This Sunday evening meeting gives the People of God opportunity to ask questions and receive answers on our Catholic faith and practices. We concluded today's session with adoration and Benediction.
Ngọzị dịịrị Chukwu.
Ngọzị dịịrị Aha nsọ nke Chukwu.
Ngọzị dịịrị Jesu Kristi bụ Chukwu ezie bụrụazị Mmadu ezie.
Ngọzị dịịrị Aha nsọ nke Jesu.
Ngọzị dịịrị Obi nke Jesu dịkarịsịrị n'asọ.
Ngọzị dịịrị Obara ya 
dịkarịsịrị okeọnụ.
Ngọzị dịịrị Jesu na sakrament dịkarịsịrị asọ nọ n'Ọlta.
Ngọzị dịịrị Chukwu Mmụọ Nsọ onye ntasi obi.
Ngọzị dịịrị Nne nke Chukwu dị ebube bụ Marịa dịkarisịrị n'asọ.
Ngọzị dịịrị ịtụ ime ya dị asọ n'ejighị njọ.
Ngọzị dịịrị mgbugo n'eluigwe ya dị otito.
Ngọzị dịịrị aha nke Maria bu vejin na Nne.
Ngọzị dịịrị Josef dị asọ dịkarịsịrị obi ọcha bụ di ya.
Ngọzị dịịrị Chukwu na ebe Ndị Mmụọ-ọma na ndi Ọma ya nọ.

BIOGRAPHY
​
coat of arms
​

Childhood Photo Gallery
CURRICULUM VITAE

DAILY PASTORAL JOURNAL

MY KIND OF WRITINGS
Cardinal Arinze: 60 Years of Priesthood
CBCN 2018 Plenary in Sokoto - Photos.

PHOTO GALLERY

​​ad limina 2018

PRIESTS/DEACONS
​ORDAINED BY BISHOP ISIZOH 

Contact

Copyright © 2020 - 2025